English
stringlengths 0
7.15k
| Igbo
stringlengths 0
760
|
---|---|
Let his soul rest in peace if the soul truly rests in peace. | Ka mkpụrụ obi ya zuo ike na ndụkwa maọbụrụ na mkpụrụ obi na-ezuike n'ezie. |
We are not afraid of Okorocha - the APC Imo separatists | Anyi anaghi atu egwu Okorocha - ndị nkewa APC Imo |
Okorocha said this when he met with news men in the seven years celebration of no payment of school fees in Imo State. | Okorocha kwuru nke a mgbe ya na ndị ntaakụkọ zukọrọ ka ọ na-akwado ime mmemme o ji echeta na ụmụ akwụkwọ n'Imo steeti anọọla afọ asaa ma akwụghị ụgwọ akwụkwọ. |
'The raids were carried out at Church Road Sabon Gari, Railway quarters, Tukur Road in Nassarawa GRA and Sarkin Yaki Road in Kano. | 'Mbuso agha a were ọnọdụ na' Church Road Sabon Gari', 'Railway quarters', Tukur Road na Nasarawa Grant na Sarkin Yakima Road, Kano. |
We are urged to use our various organisations/platforms to inform people on the need and importance of immunisation as it is a safe and effective means in protecting our children from vaccine preventable diseases. | e mere ka anyị were ọtụtụ otu/ogogo zie ndị mmadụ mkpa ọ dị ịgba ọgwụ mgbochi ebe ọ bụ ụzọ dị mma iji nye ụmụaka mgbochi nye ọrịa ndị ịgba ọgwụ pụrụ igbochi |
Photo; PIXABAYThe Standards Organization of Nigeria (SON) has said that it has commenced talks with filling plant owners and other relevant stakeholders in order to commence the re-qualification of used gas cylinders. | Foto; PIXABAY otu Standards Organisation nke Naịjirịa (SON) ekwuola na ya ebidola mkparịta ụka iji jupụta ndị nwe ihe ọkụkụ na ndị ọzọ metụtara ya ka ha bido ịmalite nzere nke silinda gasị. |
The soldiers arrested him and his wife and his children in Plateau state | Ndi agha nwụchịri ya na nwụnye ya na umu ya na Platu steetị. |
They have turned it as a tool that the ruling party used in maltreating those they see as their enemies, what they bewitch people to spoil their names by themselves in choosing platform, and a way of maltreating those that if they decamp APC, it will spoil the party's chances in the up coming election | Ha atụgharịala ya ịbụ ngwaọrụ pati nọ n'ọchịchị ji emegide ndị ha na-ahụta dịka ndị iro ha; ihe ha ji ata ndị mmadụ amusu ma mebie aha ha ijiri aka ha họrọ n'elu ikpookwu (platform) nke ha ga-eji chụọ ebumnobi ha, nakwa ụzọ ha si emegide ndị ọ ga-abụ ha pụọ n'APC o mebie ohere pati a na ntuliaka na-abịa. |
The group in charge of money have found out the number of lives that would have been saved if the oil money is being paid | Ngalaba na-ahụ maka ihe gbasara ego achọpụtala ndụ ole a kara ịzọpụta ma ọ bụụ na a na-akwụ ego ole kwesịrị maka mmanụ.' |
There was never a time we used computer to send election results. | O nweghị mgbe anyị jiri igwe kọmpụta zipụ mpụtara ntuliaka. |
This important factor will be our focus in the rest of this piece. | Ihe a dị mkpa ga-abụ ihe anyị ga-elebara anya na ibe ya. |
Igbo people in Togo have been beaten seriously issue that doesn't concern them | Ndigbo etiri gwo gwo maka okwu agbasaghị ha na mba Togo bụ ndị agbataobi onye nwere okwu |
Lassa fever is spread through direct contact with urine, faeces, saliva or blood of infected rats. | 'Ọrịa Lassa fever na-agbasa site na imetụta mamịrị, nsị, ọnụ mmiri maọbụ ọbara oke bu ya. |
A lawyer and a political analyst Chima Nnaji contributed to the story when BBC Igbo asked him questions concerning Atiku and Peter Obi. | Otu ọkaiwu mabụrụ onye ọnụ na-eru n'okwu gbasara ndọrọndọrọ ọchịchị bụ Chima Nnaji tụnyere n'okwu ahụ oge BBC Igbo gbara ya ajụjụ ọnụ gbasara okwu Atiku na Peter Obi. |
Haringey manager Tom Loizou said defender Coby Rowe suffered racial abuse while Cameroonian goalkeeper Douglas Pajetat was also spat at, prompting him to take his players off the pitch. | Onye njikwa Haringey, Tom Loizou kwuru na onye na-agbachi bọọlụ Coby Rowe tara ahụhụ maka mkpagbu/mkparị agbụrụ ebe onye Cameroon, Douglas Pajetat ka a gbụrụ asọ, na-akpali ya ịkpọpụta ndị egwuregwu ya n'ámá egwuregwu ahụ. |
Gov. Obiano made the declaration while inspecting the 5.3Km Eziowelle-Umunnachi-Afor Igwe roads. | Gov. Obiano mere nkwupụta a mgbe ọ na-enyocha okporoụzọ Eziowelle-Umunnachi-Afor Igwe dị 5.3km. |
Led by Wole Olanipekun (SAN), the APC's team of lawyers have filed a notice on 39 grounds, faulting the judgment of Justice Peter Obiora and Justice Anyinla Gbolagunte, noting that there was no evidence to support the position. | onye ndú bú Wole Olanipekun( SAN), ndi oka ikpe otu APC amara okwa gbadoro ukwu na Ihe iri ato na iteghete,na-arutuaka na ikpe okaikpe Peter Obiora na Okaikpe Anyinla Gbolagunte, nyochaputa na - enweghi ihe oshiari gbasara okwa ohu |
It will also make them very tired so that they can sleep well for proper growth. | Ọ ga-emekwa ha ka ike gwụ ha ọfụma ka ha nweike rahụ ụra ọfụma ma too ọfụma. |
If he eats the food prepared by a woman in her Monthly flow ,he will be defiled. | Ọ bụrụ na o rie nri nwaanyị nọ na nsọ o merụọ nsọ ya.' |
According to the report, Nigeria ranked one hundred and forty- eight out of one hundred and eighty countries assessed in 2017 on the perception of corruption in the annual Corruption Perception Index, CPI. | Dị ka akụkọ si kọọ, Naịjirịa gbara ndị nke otu nari na iri anọ na asatọ n'ime mba otu nari na iri asatọ enyochara n'afọ 2017 n'uche maka nrụrụ aka na ntụle elele nrụrụ aka kwa afọ |
The Committee's terms of reference also include: examining the consumption vis-a-vis production of agricultural products within a particular period, and relating issues of SRP with food security. | Okwu ndị kọmitii ahụ gụnyekwara: na-enyocha oriri na-emepụta ihe ndị a na-akọ n'ugbo n'ime oge, yana nsogbu gbasara nri SRP. |
He said, 'Man these LA (fires) aren't no joke. Had to evacuate my house and I've been driving around with my family trying to get rooms.' | Ọ sịrị, 'Nwoke, ọkụ a abụghị ihe egwuregwu. A pụrụ m n'ụlọ m, mụ na ezinaụlọ m na-agagharị na-agbakwa mbọ inweta ụlọ.” |
It is also necessary to do culture and sensitivity tests before giving preventive drugs to someone. | E kwesikwara ịme nnyocha Bekee kpọrọ 'Culture and Sensitivity' tupu enye mmadụ ọgwụ mgbochi. |
A source, who confided in our correspondent, said that, 'The Registrar and Bursar of the institution were at the EFCC on Tuesday and they were quizzed over the role they played in allegedly misappropriating the funds of the institution. | Onye nyere anyị ozi, nke tụkwasịrị obi n' onye mmekọrịta anyị, kwuru 'Onye ndeko aha na onye njide ego ụlọakwụkwọ a nọ n' ụlọ ọrụ ndị EFCC n'ụbọchị Tuzdee, a jụrụ ha ajụjụ maka ebubo e boro ha banyere imefu ego ụlọakwụkwọ n' ụzọ n' ezighi ezi. |
Crystal Palace has defeated Arsenal in their home | Crystal Palace akụọla Arsenal isi aba okpu n'ụlọ ha |
The citizens' clarion call that the Department of State Services should be scrapped forthwith by the act of National Assembly and its operatives from top to bottom debriefed; re-educated, even rusticated or redistributed to other minimally functional paramilitary institutions like the Nigeria Police Force will no doubt heals the nation of the wounds from the vested madness and brutality the secret service has visited on the failed state called Nigeria. | Ọkpụkpọ oku nke ndị mmadụ ka ngalaba nke ndị ọrụ steeti bụrụ nke ewepụrụ site n'emume nke ndị Omebe iwu na ụzọ ozi site n'ukwu rue na nta, kụzigharịa, kegharịa ha n'otu ndị osote ndị agha dịka Ndị Uwe Ojii nke Naịjirịa enweghị ike ịgwọ ọnya nke mba a site n'ara na mmekpa ahụ nke ndị ozi nzuzo weterela nye steeti darala ada bụ Naịjirịa |
Food nutritionists are saying that beans is a better protein source than meat because it does not contain cholesterol | Ndị ọkachamara n'ihe gbasara nri na ihe ha na-enye na-ekwu na agwa kacha mma maka nweta protein karịa anụ ehị n'ihi na onweghị abụba ọjọọ nke a kpọrọ Kọlesịterọl. |
Joe Achuzia | Joe Achuzia |
Why does women's football not interest you? | Gịnị mere bọọlụ ụmụnwaanyị anaghị amasị gi? |
'These four people have got valid Nigerian passports and valid visa to Bangladesh. | 'Mmadụ anọ ndị a enwela paspọtụ iwu kwadoro na visa iwu kwadoro ịga Bangladesh. |
These include great products offerings, extensive usage and unrestricted choice. | Ndị a na-agụnye onyinye ịre ahịa dị ukwuu, nnukwu ojiji na nhọrọ a na-achịkwaghị achịkwa. |
the judge that murdered her husband had thought about it. | Ọkaiwu gburu di ya chere ya eche' |
In Africa Kenya and South Africa exhibit superiority over Nigeria with regard to winning Oscars award. | Mana a bịa n' ime Afrịka, mba Kenya na Saụt Afrịka na-egosi Naijiria nkarị ebe ọ gbasara ihe nrite na nturugo Oscars. |
You see, Olamilekan has a mother who is futuristic. She understands the dynamics of success. Although poor, she is not blind. Olamilekan said: “When I was six, I started drawing. My mother noticed it and took me to an artist to learn under him.” First, she understands the place of talent, nurturing, mentoring and hard work. She saw a son who loved to draw decided to NURTURE the TALENT by enrolling him with an artist, who will MENTOR and TRAIN him so that his TALENT can boom. | Ị hụrụ, Olemilekan nwere nne nke na-ahụ ọdịnịihu. Ọ nwere nghọta n'ihe banyere ime nke ọma. Agbanyeghị na ọ bụ onye ụbịam, o kpughị isi. Olemilekan kwuru: "mgbe m dị afọ isii, amalitere ise ihe. Nne m chọpụtara ya ma kpọga m na nke onye na-ese ka m mụọ n'okpuru ya". Na mbụ, ọ ghọtara ihe banyere ọnatarachi, ọzụzụ, mgbazi na ịgba mbọ. Ọ hụrụ nwa ya nwoke nke hụrụ eserese n'anya ma kpebie na ọ ga-azụ ọnatarachi ahụ site n'iziga na nke onye eserese, onye nke ga-azụlite ma zụọ ya ka ọnatarachi ahụ chawaa. |
other stories that will interest you | Akụko ndị ọzọ ga-amasị gị |
Are Ghanaians chasing out Igbo traders their country? | Ndị Ghana a na-achụpụ ụmụ Igbo na-ere ahịa na be ha? |
Daniel Kuluuya | Daniel Kaluuya |
The news that will interest you: | Akụkọ ga-amasị gị |
It is also the law that women do not break colanut in Igbo land. | Ọ bụkwa iwu na nwaanyị anaghị awa ọjị n'ala Igbo. |
'The Met does not support the officer's appearance nor does she represent the Met whilst appearing on the show.' | Met akwadoghi ejiji onye uweojii ahụ nke nwaanyị ahụ ji anọchite anya Met n'ihe ngosi ahụ. |
Also on November 10, 2019, Nwokocha and his gang robbed attendants and customers of a filling station on Bank Road, Umuahia. | Ọzọkwa na Nọvemba 10, 2019, Nwokocha na ndị otu ya zuru ndị na-ere ahịa na ndị na-ego ahịa n' ebe a na-ere mmanụ ụgbọala ohi na' Bank Road', Ụmụahia. |
The state commissioner of police Mohammed Mustapha told BBC Igbo that the church has been built long time ago, the survived victims have been taken to the hospital for treatment. | Onyeisi ndị uweojii nke steeti ahụ bụ Mohammed Mustapha gwara BBC Igbo na ụlọụka kara ezigbo nka nakwa na ha eburola ndị pụtara na ndụ n'ihe mberede a gawa ụlọọgwụ. |
keep your environment clean at all times, and block all holes in your houses to prevent rats from entering. | Debe gburugburu gị ọcha mgbe niile, ma gbochie oghere niile dị n’ụlọ gị iji gbochie oke ịbanye. |
He was impeached in 2013 | Ndị agha chụtụrụ Morsi n'ọkwa n'afọ 2013 |
The news that will interest you: | Akụkọ ndị ga-amasị gị: |
Mide Ayeni is the Founder of Pearl Recycling, a sustainable eco-furniture company in Nigeria. She is a US Department of States Techwomen Fellow. | Mide Ayeni bụ onye chọpụtara Pearl Recycling, nchekwa ụlọ ọrụ osisi na Naịjirịa. Ọ bụ onye Ngalaba US nke Nkuzi Ụmụnwaanyị |
Would you wear the hair style that was worn in the past? | I ga-egbu ụdịrị ichi a egburu mgbe gboo? |
He said,' it is a way of generating millions that was smug'gled out of the public fund. | Ọ sị na ọ bụ ụzọ ọ ga-esi nata ijeri naira ọkankụ ndị aka ntụtụ mịpụrụ n'akpa Naịjirịa. |
Okwudili wrote that his newly created group will be a group that will operate in peace. | Okwudili dere na otu IPOB ọhụrụ nke ya mụpụtara ga-abụ otu na-eme emuma nke ha n'udo |
America said that they will end supporting Palestine financially. | Na mba ofesi, goomentị Amerika ekwuola na ha ga-akwụsị ịnye ego enyemaka ha na-enye ndị Palistine. |
The respondents argued that their campaign materials were managed by a third party, and that the company sought her consent and interviewed her before using her pictures. | Ndị nzara ọnụ rụrụ ụka na ọ bụ onye ọzọ hụtara maka ngwongwo achụmnta votu ha, na ụlọ ọrụ a rịọrọ nkwenye ya ma gbakwa ya ajụjụ ọnụ tupu ha ewere foto ya mee ihe. |
A female tennis champion has gone out of the 'French Open' tournament because of her heart injury. | Agbara nwaanyị n'egwuregwu Tennis apụọla n'asọmpị 'French Open' maka mmerụ ahụ n'obi ya. |
Oduko was the player that lost the kick in the shootout with Guinea in the semifinals of the U17 AFCON in Tanzania, which condemned Eaglets to the third-place match,' said NFF media officer, Demola Olajire. | Oduko bụ onye ahụ gbajọrọ na asọmpị anyị na Guinea gbara na U17 AFCON na Tanzania, nke mere anyị ji gbaa ndị nke atọ' onye kwuru bụ onye ntọakụkọ nke NFF, Demola Olajire. |
Remember that the issue was obvious this month, when they had 'Congress' to appoint a candidate from the party who will contest for governor.' | Cheta na esemokwu a pụtara ihe n'ọnwa a, mgbe ha mere nhazi akpọrọ 'Congress' a ga-eji họpụta onye ga-eji aha pati ahụ zọọ ọkwa gọvanọ. |
Aston Villa's Tyrone Mings, who made his international debut that night and was singled out by the Bulgarian crowd, applauded Haringey for 'taking a stance' against racism. | Teone Mings nke Aston Villa, gbara bọọlụ mbụ ya n'abalị ahụ, ìgwè ndị Bulgarian wepụtara ya, kụọlọ Haringey aka maka ikwu uche ya megide ịkpa ókè agbụrụ. |
It surprises me that while talking of redeeming Nigeria, one or two groups emerged that represent some prominent people. | Ọ gbara m gharịị na ka a na-ekwu okwu ịzọpụta ala Naijiria, otu otu maọbụ abụọ pụtara ndị nwere ndị nọ n'isi ya na eso. |
what happened this morning | Ihe mere n'ụtụtụ. |
The Independent National Electoral Commission (INEC) begins the announcement of results of the Adamawa State supplementary governorship election, culminating in the declaration of a winner for the Adamawa State governorship election. | Independent National Electoral Commission (INEC) na-amalite m ịkpọpụ rezọọtụ ntuli aka mgbakwụnye ọchịchị gọvanọ steeti Adamawa, na-ekwupụta onye mmeri maka ntuli aka gọvanọ steeti Adamawa. |
Petrol truck has burnt at Satellite Town in Lagos | Tanka mmanụ agbịdị agbaala na Satellite Town dị na Lagos |
murder | Igbu mmadụ |
An analyst at Mergence Investment Managers in Cape Town, South Africa, Nolwandle Mthombeni, has said that consumer retail chain, Shoprite, will be hard hit by recent reprisal attacks on South African businesses across several countries on the continent. | Onye nkọwa na Mergence Investment Managers na Cape Town, Ọdịda anyanwụ Afịrịka, Nolwandle Mthombeni, ekwuola na ndị ọzụ ahịa , Oke ụlọahịa, ga-enweta oke mwakpo site na mwakpo nke ana eme azụmahịa Ọdịda anyanwụ Afịrịka nye mba dị iche iche dị na Kọntinentị . |
Toilet use is not only a political matter, but also a 'geopolitical' one. | Ojiji mposi abụghị nanị okwu ndọrọndọrọ ọchịchị, kama ọ bụkwa nke mpaghara. |
We made our way into the dimly-lit restaurant. | Anyị bara n'ụlọ oriri na-adịghị mma . |
There are certain irreducible minimums l can tolerate from people I call my friends. | Onwere ụfọdụ ihe agaghị ebelatanwu m nwere ike inagidere ndị mmadụ m kpọrọ ndị enyi m. |
You would have thought they would have left him off the hook the moment he left office, but Republicans and their Narcissist-in-Chief in the White House have not left Obama alone for one brief moment. In fact, the grossly ignorant and incompetent lunatic in the White House still finds some ways to blame Obama or Hillary even for some of his own insanity or foolishness while fraudulently claiming to be the smartest President America has ever put in office. | Ị gaara iche na ha gaara ịhapụ ya mgbe ọ rituru n'ọchịchị, mana ndị ọ chịrị na ndị Isi n'Ụlọ Ọcha ahapụghị ya bụ Obama ọbụladị nwa oge. N'ezie,iberibe ahụ na onye ahụ amaghị ihe ọbụla nọ n'Ụlọ Ọcha ka na achọ ụzọ ịta Obama maọbụ HIllary ụta ọbụladị site na nzuzu ya nke ọ chere na ọ bụ ya bụ Onyeisi ala nke Amerịka kacha mara ihe nọrọrịị n'ọchịchị |
'The investigators who asked for the affidavit were given but they did not want to look into it. | 'Ndị nyocha a jụrụ maka akwụkwọ nkwuputa bụkwanụ nke enyere haa ma ha achọghị ileba ya anya, maka ọ bụ ihe ndọrọndọrọ ọchịọchị nke 2019. |
The House instructed the Nigerian Ports Authority to immediately repair the quay wall of the facility and carry out a much needed infrastructural upgrade at the Tin Can port as well. | ụlọ ahụ gwara ndị ọrụ ọdụ ụgbọ mmiri na Naịjirịa ka ha rụzie mgbidi mbibi nke ụlọ ọrụ ahụ ngwa ngwa ma rụọ nkwalite ihe owuwu dị ukwuu na ọdụ ụgbọ mmiri. |
7) Josephine Chukwunonye | 7) Josephine Chukwunonye |
will Nigeria change the perception of people on women's football game. | Naịjirịa e nwereike ịgbanwe echiche ndị mmadụ gbasara etu ha si ahụ ụmụnwaanyị so n'egwuregwu bọọlụ? |
For travels, it can be dried under the sun before it can be stored in a bad. | A na-agba ụkwa n'anwụ ka ọ kpọọ tupu a gbaa ya n'akpa maka ndị ga-azụta ya iji aga ala bekee. |
People will be afraid of come out and cast their vote,this will be one of the disadvantage of involving soldiers in the election day. | O kọwara na ọghọm dị n'ikpoju ndị agha na oge ntuliaka bụ na ọ ga-eme ka egwu tụọ ụfọdụ ndị mmadụ mee ka ha ghara ịpụta mee ntuliaka. |
Hours later, the High Court sitting in Yola dismissed the case filed by the Movement for The Restoration and Defence of Democracy (MRDD) seeking the cancellation of the election and the ordering of a fresh one. | Mgbe awa ole na ole gachara, ụlọ ikpe ukwuu ahụ dị na Yola kagburu ikpe nke Movement for The Restoration and Defense of Democracy (MRDD) gbara, na-achọ ka a kagbuo ntuli aka ka a tụọ nke ọhụrụ. |
Will Buhari and Osibanjo contest together in 2019? | Buhari na Osinbajo ha ga-azọkọ na 2019? |
The statement said, 'The management of Mad Melon and Mountain Black aka Danfo Drivers, wishes to announce to the general public the passing of Oghenemaro Emeofa aka Mad Melon. | Nkwupụta ahụ kwuru na 'ndị njikwa Mad Melon na Mountain Black ama dịka Danfo Drivers, chọrọ ịkọsara ọha na eze banyere ọnwụ Oghenemaro Emeofa ama dịka Mad Melon'. |
The secretary of TUC Enugu, Ben Asogwa stated that they would not allow anyone to neither enter nor leave the office today, till their intention is fulfilled by the government | Ode akwụkwọ ndị TUC Enugwu bụ Ben Asogwa kwukwara na ha agaghị ekwe ka mmadụ banye ma ọ bụ pụọ na ụlọ ọrụ ahụ tata ganye na gọmentị emere ha ebum n'obi ha. |
story that would interest you | Akụkọ ga-amasị gị |
this is what the land forbids and also an abomination in Igbo land | Ihe a bụkwa ihe Ala na-ajụ bụrụkwa nnukwu arụ n'ala Igbo. |
Government has invested a lot of money in water, yet we do not have water. | Gọọmenti etinyela ọtụtụ ego na mmiri, anyị enweghị mmiri. |
'So NYSC is changing Nigeria's narrative by developing the skills of these corps members and they are becoming job creators, instead of job seekers. | 'Ya bụ NYSC na-agbanwe akụkọ Naijiria site n' imepe nkà ndị ntorobịa ji otu afọ efe ala nna ha ma ha bụzi ndị na-eke ọrụ kama ndị na-achọ ọrụ. |
He said they will try their best in changing their insight. | Mana o kwuru na ha na-agba mbọ ịgbanwe echiche a. |
Buhari's victory | Mmeri Buhari |
Both appeared on television as a BBC criminal of the act of illegal selling of drugs that contained codeine | Ha abụọ pụtara n'ihe onyonyo BBC dika ndị na-eji azụ aka na-ere ọgwụ codeine. |
These stories would interest you | Akụkọ ndị ga-amasị gị: |
Latest figures from the Nigeria Centre for Disease Control (NCDC), confirmed 10 new cases of the disease in five states: five in Ondo, two in Edo, one each in Ebonyi, Bauchi and Abia. | Ọnụ Ọgụgụ ikpeazụ nke si 'Nigeria Centre for Disease Control (NCDC)', kwuru na e nwetara mmetụta ọrịa iri ọhụrụ na steeti ise: ise n' Ondo, abụọ n' Edo, otu n' ime Ebonyi, Bauchi na Abịa. |
The Commissioner for Information and Public Enlightenment, Mr. C-Don Adinuba announced this when the Vice President of the Nigeria Union of Journalists NUJ Zone C, Mr Petrus Obi visited him in his oftice in Awka. | Kọmịshọna n'ahụ maka ozi na mmụta oha na eze bụ Mz. C-Don Adinuba kwupụtara nke a mgbe osote onye isi nke otu jikọrọ ndị ntaakụkọ dị n'Naịjirịa nke mpaghara C, Petrus Obi letara ya n'ụlọ ọrụ ya n'Ọka |
The news that will interest you: | Akụkọ ndị ga-amasị gị: |
Nigerian youths did not agree that they are lazy like Buhari said in CHOGM | Ndị ntorobia Naijirịa ekwenyeghị n'ihe Buhari kwuru na CHOGM na ha dị umengwụ. |
Beyond constructing a university structure, there are numerous questions that Amaechi must answer to convince Nigerians that he understands what he is doing . | N'agbanyeghị iwu mahadum a, enwere ọtụtụ ajụjụ Amaechi ga-azariri iji mee ka ndị Naịjirịa kwenye na ọ ghọtara ihe ọ na-eme . |
To seek to raise the consciousness of the citizens by asking them to demand change is never a crime. | Iguzo mwuli akọnauche nke ndị mmadụ site n'ịchọ mgbanwe abụghị ịda iwu |
It was the electorial tribunal that certified Oshiomhole as the winner in 2008 when he vied for governorship under AC. | Ọ bụ ụlọikpe pụrụiche n'ihe ntuliaka nyere Oshiomhole mmeri n'afọ 2008 mgbe ọ zọrọ ọkwa Gọvanọ n'okpuru AC. |
This group said that , it will make them have the benefit as other states who are under it. | Otu a sị na nke a na-egbochi steeti ahụ irite uru ndị ọzọ nọ na nzụkọ a na-erite. |
It is certainly auspicious that such occasion was witnessed at the World Eri Festival, held at Enugwu Aguleri in Anambra State, where Eze Eri hosted the Ooni of Ife, Obi of Onitsha, HRM Igwe Nnaemeka Achebe, President-General of Ohanaeze Ndigbo, Chief Nnia Nwodo, and other dignitaries. | Ọ bụ ihe ịtụnanya n' ezie na ụdị emume a pụtara ihe n' oriri Eri nke ụwa niile, nke a chịkọbara n' Enugwu Agụleri, Anambra Steeti, ebe Eze Eri kpọrọ Ooni nke Ife, Obi nke Ọnịcha, HRM Igwe Nnaemeka Achebe, onyeisi Ọhanaeze ndị Igbo gburugburu, Chief Nna Nwodo, nakwa ndị ọzọ a mara aha ha oriri. |
Regarding quality of service in respect of about 179 million active subscribers in the country are to be protected, according to Sections 104, 105, and 106 of the Nigerian Communications Act 2003 . | Banyere ogo ọrụ dị na olu banyere deta, ndị ọrụ ekwentị na-eme mkpesa maka nnyonye oku; enweghị ike ịnata oku; kpọọ ntụgharị; mgbochi; deta na-adịgide adịgide; mgbaàmà na-adịghị mma ọ nweghị netwọk iji kọọ ole na ole . Ekwesịrị ịchekwa ihe dịka nde 179 na-arụsi ọrụ ike na mba ahụ, dịka Ngalaba 104, 105 na 106 nke Iwu Nkwukọrịta Naịjirịa 2003 si kwuo. |
This will mean creating several other sources of income that people never know about. | Nke a ga - apụta ịmepụta ụzọ ọzọ esi enweta ihe mmadụ na - amaghị. |
A person that is sleeping | Onye na-arahụ ụra |
Where are the authorities? | Ebee ka ndị ọchịchị nọ? |
Even at that, in the present clime, it is almost impossible to believe that the Republican members of Congress in the Senate would pass such a bill if presented with one by the lower House of Representatives. | Ọ bụrụgodu otu a, ka ihu igwe dị ugbua, ọ dị ka ihe ekweghi omume ikweta na ndị òtù 'Republican' nọ na 'Congress' na sineti ga-ekwe ka a nabata ụdị iwu a ma ọ bụrụ na ụlọ nnọchiteanya nke nta wetara ha ya. |
North Korea still wants to meet with Trump | Nọt Koria ka chọrọ nzukọ ha na Trump |
Plantain | Ojoko |
What will be done for preventive drugs to function effectively as supposed? | Kedụ ihe a ga-eme ka ọgwụ mgbochi rụọ ọrụ ka o kwesiri? |
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.