audio
audio | text
string | english
string |
---|---|---|
Ọnụ a sụchiri asuchi.
|
This hole is blocked
|
|
Gịnị ka i ji sụchie ntị gị?
|
What did you block your ears with?
|
|
Ọnụ ahụhụ a nwere ike isụchi ugbua.
|
This ant hole might get blocked now.
|
|
Anyị na-asụchi aja ebe niile puru epu.
|
We are stuffing sand in every hole
|
|
Emeka kpọrọ onye ga-asuchi ebe ahu oke si abata.
|
Emeka called someone that will block the place rat comes in through.
|
|
Gaa, hụta etu ha dị.
|
Go and find out how they are.
|
|
Ọ na-ahụta anyị site n'ebe ọ nọ.
|
He sees us from where we are.
|
|
Ọ ga-ahụta ihe na-eme.
|
She will find out what is happening.
|
|
Ọ hụtara ha mgbe ha batara.
|
He saw them when they entered.
|
|
Zie onye ga-ahụta ala ahụ.
|
Send someone that will spy on that land.
|
|
Ọ hụtaara Amaka di.
|
He a saw a husband for Amaka.
|
|
Mozis zipuru ndị jere leta ala Jeriko.
|
Moses sent people that spied on Jerico.
|
|
Ị bịara ịhụta ihe na-eme n'ụlọ m?
|
Did you come to spy on my house?
|
|
E jidere ndị bịara ịhụta ala anyị.
|
Those that came to spy on our land were captured.
|
|
Ndị agha anyị na-ahụta oke ọhịa ahụ ugbu a.
|
Our soldiers are spying on that thick forest now.
|
|
Ọrụ gị naanị bụ hụta ihe na-eme ebe e ziri gị.
|
Your job is to only spy on the place you are sent.
|
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.