Dataset Viewer
transcription
stringlengths 2
100
| audio
audioduration (s) 0.48
18.5
|
---|---|
ka ọ batara n'ọkwa | |
ọkachasị n'ilekwasà anya n'etu ọnọdụ ala nigeria siri debe isi na ọnụ ugbua | |
ogologo ndụ ụmụ igbo | |
nakwa ịtụ mmamma | |
mana ogbonna kwuru na ọbụghị ya dere edemede ahụ kọtọrọ aha gọvanọ | |
ọ naabụ aka kpàrá ezekudele | |
uche nwoko dabara ọfụma na ihe ha n'achọ | |
na ụfọdụ ndị nkuzi ndị ọzọ sitere ụlọakwụkwọ ahụ | |
n'ogè â nà ndụ̀ feynman à bụzie otù diamụ̀mà ọ̀kàka ha mà n'ụ̀wà | |
wee nwụchikọọ ya bụ oke mkpi naagbara ọha ewu | |
nke mgbe ọ gachaara | |
ndị mụrụ ya bụ maazị na oriakụ donald nwocha | |
ọ bụ nwa mbụ n'ime mmadụ atọ amụrụ n'ezinụlọ nke ndị naeme egwuregwu ntụrụndụ | |
rụọrọ ha ezigbo ebe obibi | |
chineke nara ekele | |
ruo oge ahụ ọ bụ ama egwuregwu kacha enwu enwu na enugu | |
ma ndị ụlọ ma ndị ama | |
ọ gaadịkwa mkpà ka anyị hụkwa ọmụmaatụ arụ | |
bill clinton naakwàdo ya | |
maazị chuks ezeoba | |
mgbọ | |
o mere ka a mara na ndị niile ahụ mere ihe ahụ bụ ndị fulani | |
izèrè mmetụkọrịta ahụ | |
bụọ abụ otutu dị iche iche | |
maazị kingsley awuka esq | |
by abraham madu | |
ndị uwe ojii anambra ejidela mmadụ anọ maka ohi ntọntọ na ịkwasò iko n'iké | |
maka ịkpụ arụ | |
na ọdịbendị dịka ihe dị ezi mkpa na nke bakwara urù nke ukwuu | |
nke ahụ wee bụrụnnọọ echiche onye nzuzu sị na ya dara n'elu | |
ka ha wee mee ya n'iwu | |
igwe nnaemeka achebe nyere ndị eze ọdịnala ọhụrụ ahụ ndụmọdụ ka ha were eziokwu | |
iji hụ na ọ nọ n'ezi ọnọdụ | |
na mbụ n'okwu ya na mmemme ahụ | |
gọvanọ kayode fayemi kpọrọ òkù ka a kwalitekwuo ezi mmekọrịta na ịdịnotu n'ala nigeria | |
ha chịpụtara akara ngwa katapila ndị e ji agba mmiri | |
o kwuru na ya bụ ògìgè enweelarị ndị bi na ya ugbua | |
nke mere na ha ekeghị nkwụcha | |
ihe ahụ chọkwàrà iyi nke mere n'imo steeti otu oge | |
ọ naebibi ihe a kọrọ n'ugbo | |
ma bụrụkwa nke metụtara ụgbọala anọ | |
dọọ ndị omekome aka na ntị | |
akụkọ kọkwara na ụfọdụ ndị omekome jiri ohere ahụ wee zuo ụfọdụ àkpà nnu | |
a gaamalitezị ribe oriri ma ñụba mmanya | |
na onyeisi ogige oma event centre na xfit | |
dịka ide mmiri jupụtara na mpaghara ebe ahụ niile | |
maazị emeka ifejiọfọr kọwara na ya bụ ụgbọala adịchaghị ọcha | |
ọnwụ bụ eézè a ma na onye ọbụla gaechirịrị n'ụwa | |
ha mụrụ ụmụ nwanyị abụọ | |
maazị osita ọsadebe | |
ka anyị echezọọna na onye kpọọ ọba ya ọkpọkọrọ | |
ha mụrụ ụmụ atọ | |
abụ dị iche iche a bụrụ site n'ọnụ ndị ọbụ abụ | |
ọzọkwa | |
agbanyeghị nkaa etinyere ya n'ime egwuregwu nke abụọ megide zimbabwe n'isi ọkara nke abụọ | |
ọ dị ncheta na ndị omekóòmè nọrọ na nsonso a wee tụọ ka égbé | |
maazị chukwunweike ezenwa kọwara atụmatụ ahụ dịka nke magburu onwe ya | |
mmadụ ise bụ ndị a nwụchikọrọ maka ntọrị mmadụ | |
otu onye gagoro ụlọ ọgbakọ omebe iwu steeti anambra n'oge gara aga | |
ma ndị nọ n'ụlọ ma ndị nọ n'ụzọ ijè | |
ọ kọrọ na ọ naanọdụ na bọọdụ nke òtù azụmahịa abụọ | |
mmemme ịgbape ụzọ ahụ bụ nke dọtara gọvanọ willie obianọ | |
ọ mụrụ kọmputa sayensị na legọọsụ city politekniki | |
kwụsi ya kpamkpam | |
ihe mberede okporoụzọ mmadụ iri na asaa aghọrịala ọnwụ n'anambra | |
ihu ọchị awaala ndị ọkụ ochanja metụtara | |
naeche ndụ ya nche oge niile | |
a naahụ ya n'ọkụ ma jirikwa ya naesikọta erimeri ndị ọzọ | |
florence orabueze | |
ka ọ nwụchara n'abalị iri nke ọnwa juunu ahọ ahụ | |
ọ bụ onye anịọma dị na delta steeti | |
osisi | |
kpọkuru ndị igbo ka ha jigidesie omenala ha ike | |
usoro nnyefe ọrịa ofufe nwere ọtụtụ mpaghara maọbụ nkebi | |
ma ala ma ihe ndị ọzọ | |
gọvanọ ahụ | |
ndị o kwùrù na e jidèrè n'ọtụtụ ebe dị iche iche na steeti ahụ | |
ọ bụghị esemokwu | |
ma yọrịakwa ọmarịcha egwu ndị nne si n'aka gozie okeke | |
maazị marcel ifejiofor nà ògbò ya nke naahụ maka ewumewu ụlọ | |
o wee kwọrikọọ ya na ndụ | |
ihe a naachọ adị nso | |
na ọ gaagariri mgba tumadu onye jere ikwu nne ya | |
ọ bụghị esemokwu | |
nwee igwè naenye ọkụ | |
tụmadị nke gbasara nkanaụzụ | |
maka na ọ bụ mmekọrịta ahụ bụ ụtọ nwanne | |
anya anyi nwere ike ihu mgbe he naachaa ma mgbe ona gbo oso | |
kumapayi dọrọ ndị naanyà ụgbọala aka na ntị ka ha naakpachapụ anya oge niile | |
agụkwu | |
nke mere anyị ji agbasi mbọ ike ịkwàlitè ya | |
onye nyekwazịrị ndị kacha bụrụ okenye na mpaghara ógbè atọ ahụ ji ahụ | |
maka na ọ naabụ onye gba nkịtị | |
kwa ụbọchị | |
ebe ndị uwe ojii n'igwe mmadụ ndị naeme ngagharị iwe naachịpụ ya | |
tụụmadị otu ị jiri bitụ ndụ ha aka | |
iji wee nwete mkpokọta ọnụọgụgụ vootu niile a tụrụ | |
oguru economics na university nor na manchester | |
nke mmadụ iri mejupụtara | |
wee ruo ụbọchị ahụ e dùzịrị ya n'iyi ọrụ kpọnkwem |
End of preview. Expand
in Data Studio
README.md exists but content is empty.
- Downloads last month
- 4